Gaa na ọdịnaya

Galefele Moroko

Sitere na Wikiquote

Galefele Moroko' (amuru 16 Eprel 1997) bu onye sprinter Botswana. Ọ gbara ọsọ na mgbagharị mita 4 × 400 nke ụmụ nwanyị na asọmpi egwuregwu ụwa nke 2017. O tozuru oke ịnọchite anya Botswana na asọmpi Olimpik Summer 2020.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Amalitela m ọzụzụ dị mfe site na ndụmọdụ onye nchịkwa m. Enweghị m ihe mgbu na akụkụ ugbu a mana m ga-eji nwayọọ nwayọọ were ya dịka mmemme ahụ
  • Mmerụ ahụ emetụtala ọrụ afọ m ka m na-atụfu asọmpi mba ụwa na ịnọchite anya obodo m. Otú ọ dị, ọ bụ akụkụ nke egwuregwu ahụ, m bu n'obi ịbịa onye ka mma wee pụọ ebe m hapụrụ

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: