Gabriel Gonsum Ganaka
Ọdịdị
Gabriel Gonsum Ganaka (24 May 1937 – 11 Nọvemba 1999) bụ onye ụkọchukwu Naịjiria nke Ụka Katọlik nke jere ozi dị ka achịbishọp nke Archdiocese nke Jos.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Iji usoro mgbasa ozi eletrọnịkị yana mgbasa ozi ebipụta aghaghị ịga n'ihu n'akwụsịghị akwụsị ka anyị na-eche nnukwu ọrụ nke izisa ozi ọma Africa ihu.á
