Gérard Larcher
Ọdịdị

Gérard Larcher (amụrụ 14 n'ọnwa Septemba afọ 1949) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị France na onye na-ejekwa ozi ugbu a dị ka Onye isi oche nke Senate nke France kemgbe 1 October 2014 na mbụ na 2008 – 2011. Ọ rụrụ ọrụ mbụ dị ka onye nnọchi anya Minista maka Labour na 2004 – 2007 na onye isi obodo Rambouillet na 2007 – 2014 na 1983 – 2004.
Okwu okwuru
[dezie]- Ime ihe ike na iyi egwu megide ndị nnọchiteanya anyị họpụtara bụ akara uhie na ọchịchị onye kwuo uche anyị.
- Gérard Larcher (2022) cited in: "'Unacceptable': France's Macron denounces latest MP assault in Saint-Pierre-et-Miquelon" in Science Alert, 10 January 2022.

