Françoise Puene
Ọdịdị

Françoise Puene makwaara dị ka Mamy Nyanga, bụ nwanyị Cameroon na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ bụ onye nchoputa nke otu Franco hotel group na Cameroon na United Kingdom.[1]
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- anyị enweghị ike ikwu maka ahia efu ma ọ bụrụ na emezughị ọnọdụ ahụ
- Anyị enweghị ike ịkpọkọta ndị mmadụ ọnụ ma ọ bụrụ na anyị enweghị akụrụngwa
Njikọ mpụga
[dezie]
