Gaa na ọdịnaya

Florence Aya

Sitere na Wikiquote

Florence Diya Aya bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọchụnta ego Naijiria. Amụrụ ya na Garkida n'afọ 1948 ma bụrụ onye Garaje Agban, Kagoro, n'okpuru ọchịchị Kaura na steeti Kaduna. Ọ bụ onye otu ụlọ ọgbakọ omebe iwu Kaduna steeti site na 1990 ruo 1993

Okwu okwuru

[dezie]
  • "Ka ọ dị ugbu a, ụmụ nwanyị 18 kwuputara mmasị ịzọ ọkwa oche dị iche iche na ntuli aka 2023 nọ na nzukọ - otu maka Senate, atọ maka Ụlọ Nnọchiteanya na 14 maka ọgbakọ omebe iwu steeti," ka o kwuru. Nke a bụ nzọụkwụ siri ike, anyị na ha na-arụkọ ọrụ, na-adụ ha ọdụ ma na-enyere ha aka imezu nrọ ha

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: