Gaa na ọdịnaya

Flavour N'abania

Sitere na Wikiquote

Flavour N’abania

[dezie]

Chinedu Okoli, a mụrụ n’afọ 1983, bụ onye na-abụ abụ na onye na-egwu egwu sitere na Nigeria, a ma ama dị ka Flavour N’abania. A mụrụ ya na Enugu Steeti, mana ọ bụ onye Anambra Steeti. Flavour bụ otu n’ime ndị kachasi ewu ewu na egwu highlife n’Africa, na-abụ abụ dị ka "Ada Ada", "Nwa Baby (Ashawo)", na "Golibe".

Okwu ndị ọkwụrụ

[dezie]
  • "Egwu bụ asụsụ ụwa. Ọ na-agbakọta mmadụ n’agbanyeghị agbụrụ ha."

— Flavour N’abania. (Daily Trust, 2021)

  • "Enweghị m ike ịghara igosi omenaala Igbo n’abụ m, n’ihi na ọ bụ ebe m si bịa."

— Flavour N’abania. (BBC Igbo, 2019)

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: