Gaa na ọdịnaya

Femi Gbajabiamila

Sitere na Wikiquote

Olufemi Hakeem Gbajabiamila ,CFR (amụrụ na 25 Juun 1962), bụ ọkaiwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa, onye jerela ozi dịka onyeisi ndị ọrụ nke onyeisiala Naịjirịa kemgbe 2023. Ọ bụbu onye isi oche nke iri na anọ nke Ụlọ Ndị Nnọchiteanya Naịjirịa site na 2019 ruo 2023.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Ka anyị nọgide na-enwe mkpebi siri ike n'obodo anyị, anyị nwere ike na-enweta ihe ịma aka dịka mba, mana site na mkpebi siri ike, anyị ga-emeri ya.
  • Ọ bụ banyere ọtụtụ ihe dị iche iche. Ọ bụ banyere okpukperechi. Ọ bụ banyere agbụrụ. Ọ bụ banyere ọtụtụ ihe ndị ọzọ, nke m na-atụ anya na ka anyị na-etolite dị ka mba, ntuli aka mmadụ ga-adabere naanị, ma ọ bụ opekata mpe n’ụzọ kacha ibu, n’ọrụ ọ rụzuru n’ụlọ nzukọ na mpaghara ya.
  • Ndị na-ahazi iwu anyị nyere onyeisiala afọ anọ maka otu oge. Ị nwere ike ịtụle onye ahụ ugbu a,ma n'ime afọ abụọ, ọnọdụ ahụ nwere ike gbanwee. Ka anyị nwee ndidi ma nye gọọmentị oge zuru oke.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: