Gaa na ọdịnaya

Femi Adebayo

Sitere na Wikiquote

Femi Adebayo Salami (amụrụ Disemba 31, 1978) bụ onye ntụzi ihe nkiri Naijiria, onye na-eme ihe nkiri, onye ọka iwu, onye nrụpụta na onye ndụmọdụ pụrụ iche nye Gọvanọ Kwara State na Arts, Culture, na Tourism. Ọ bụ nwa onye omere Naịjirịa bụ Adebayo Salami.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]


  • Enwere ọkwa nnabata nwanyị ọ bụla nwere ike ijikwa. Nwanyị ọ bụla nwere oke nnabata ya. Obi dị m ụtọ na m nwere nwunye na-aghọta ọrụ m mana m na-agbalị ka o kwere mee ka m ghara ịgafe ókèala m ma a bịa n'ihe gbasara ndị na-abụghị nwoke ma ọ bụ nwanyị ibe m.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: