Gaa na ọdịnaya

Felicia Langer

Sitere na Wikiquote
Felicia Langer
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịPoland, Jémanị, Israel Dezie
aha n'asụsụ obodoFelicja-Amalia Langer Dezie
aha enyereFelicia Dezie
aha ezinụlọ yaLanger Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya9 Disemba 1930 Dezie
Ebe ọmụmụTarnów Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya22 Jụn 2018, 21 Jụn 2018 Dezie
Ebe ọ nwụrụTübingen Dezie
Dị/nwunyeMieciu Langer Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaHebrew, Polish, German Dezie
ebe agụmakwụkwọHebrew University of Jerusalem Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịMaki Dezie
Ihe nriteOfficer's Cross of the Order of Merit of the Federal Republic of Germany, Bruno Kreisky Award for Services to Human Rights, Right Livelihood Award, Erich Mühsam Award Dezie
Langer (2008)

Felicia Langer (a mụrụ ya n'afọ 9 Disemba 1930 – ọ nwụrụ ọnwụ n'afọ 21 June 2018) bụ ọkaiwu German-Israel na onye na-akwado ikike mmadụ nke a maara maka ịgbachite ndị mkpọrọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị Palestine na West Bank na Gaza Strip.O dere ọtụtụ akwụkwọ na- ebo ndị ọchịchị Izrel ebubo ime ihe ike ikike mmadụ. Omume na echiche ya gbasara esemokwu Israel na Palestine kpalite nnukwu arụrụ ka na esemokwu n'ihu ọha.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Ekpebiri m na enweghị m ike ịbụ akwụkwọ fig maka usoro a ọzọ
    • Felicia Langer na ajụjụ ọnụ ya na The Washington Post (12 Mee 1990).
  • A chọrọ m ka Nkwụ sị m bụrụ ụdị ngosi na gosi nke mmụta mmụọ m na mmegide na usoro ahụ, ma eleghị anya dị ka ihe aka ebe na aghaghị ime ihe iji nye nchebe nye ndị Palestine na mpaghara ndị a ha na-ejide. N'ihi na nye ndị Palestine, ọ dị mwụte , anyị enweghị ike inweta ikpe ziri ezi.
    • Felicia Langer na ajụjụ ọnụ ya na The Washington Post (12 Mee 1990).
  • Ebe ọ bụ na anyị ndị Juu maara ihe ọ pụtara ịta ahụhụ, anyị agaghị imegbu ndị ọzọ.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: