Fazia Dahleb
Ọdịdị
Fazia Dahleb (amuru 25 Jenuarị 1967) bu onye Mịnịsta na-ahụ maka gburugburu ebe obibi na ume ọhụrụ nke Algeria, họpụtara na 16 Maachị 2023.
Okwu okwuru
[dezie]- Nlekọta mgbanwe ọdachi nke Africa na usoro ikike nzaghachi bụ ụzọ kachasị mma iji hụ na kọntinent anyị na-agbake n'ihu nsogbu dị iche iche, na-achọ ihe ngwọta nke nwere ike ibelata mmetụta nke ihe ize ndụ nke ihu igwe.
- Ndị kọmitii Olympic kwesịrị itinye ikike ịchịkọta na akụrụngwa nke egwuregwu iji kwalite nsonaazụ na mmezu nke ebumnuche mmepe Sustainable Development (SDGs).
