Fatuma Gedi
Ọdịdị
Fatuma Gedi bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Kenya si obodo Wajir. Onye bụbu onye omeiwu mba si Wajir county. Onye bụbu onye nnọchite anya ụmụ nwanyị na mpaghara Wajir. N'afọ 2017, ọ meriri oche site na Party for development and reform, n'okpuru ọchịchị onye isi ala nke anọ nke Republic of Kenya, Uhuru Muigai Kenyatta.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Mụ na onye ọrụ ibe m bụ Nwada Wanga ka na-eje ije mgbe ọ nabata m wee malite ịkpọ m onye nzuzu ma n'ime nkeji ole na ole ọ tụrụ m ọkpọ na ntì.
- "MP Rashid Kassim Wakporo Nwanyị Wajir Fatuma Gedi na nzuko omeiwu", Mwakilishi (June 13, 2019)
- Agwara m ya na e kenyere mpaghara Wajir naanị Ksh.100million na anyị ga-ekenye ego na naanị ebe kacha mkpa na mpaghara ahụ dị ka mmiri na okporo ụzọ mana ọ gwara m na nke ahụ bụ nzuzu.
- "MP Rashid Kassim Wakporo Nwanyị Wajir Fatuma Gedi na nzuko omeiwu", Mwakilishi (June 13, 2019)
