Fatou Jeng
Ọdịdị
Fatou Heng bụ onye ntorobịa na-akwado ihu igwe sitere na Gambia, lekwasịrị anya na agụmakwụkwọ, nchekwa na ịkọ osisi.
Okwu ndị okwuru
[dezie]nsogbu dị n'ihu anyị.
- Ikpe ziri ezi Climate bụ igodo: Fatou Jeng na COP26 (November 3, n'afọ 2021)
- Nke a bụ eziokwu tara akpụ anyị na-eche ihu. Ọ bụrụ na anyị chọrọ ịlụ ọgụ maka nsogbu ihu igwe ma kwuo okwu banyere ikpe ziri ezi nke ihu igwe, mgbe ahụ, anyị kwesịrị ịhụ na agụmakwụkwọ ụmụ agbọghọ na-etinye n'isi mkparịta ụka. Anyị anọwo na-ekwu okwu ogologo oge, ma ihe dị anyị mkpa ugbu a bụ ime ihe n'ezie.
- Ụmụ agbọghọ na-ekwu okwu (November 26, n'afọ 2021)