Faith Nakut
Ọdịdị

Faith Nakut A makwaara dị ka Nakut Faith Loru Chuna bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na nwanyị onye omeiwu Uganda na-anọchite anya mpaghara Napak na nzuko omeiwu iri na otu nke Uganda. n'okpuru otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị National Resistance Movement.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Agwara m ndị ọrụ ndọtị ahụ okwu, ha kwadokwara ọnọdụ ahụ. Achọpụtakwara m onye minista na-ahụ maka ọrụ ugbo, bụ́ onye kwuru na ya maara ya. Ọtụtụ mpaghara nke mba ahụ metụtara.
