Gaa na ọdịnaya

Faith Keza

Sitere na Wikiquote

Faith Kezabụ onye ọrụ nka na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Rwandan, onye isi oche nke Irembo Ltd, Onye isi oche na Rwanda Development Board (RDB) na Onye isi oche na Central Bank of Rwanda.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Ọ bụrụ na ị nwere ike ịtachi obi ehihie na abalị, ụbọchị ga-adị ogologo mana afọ ga-adị mkpụmkpụ ma ị ga-aga ebe na-atọ ụtọ.
    • [1] her interview
  • Ebumnuche bụ inwe akwụkwọ efu na njem efu maka ụmụ amaala. Usoro ntinye akwụkwọ ga-achọ ka onye tinye akwụkwọ n'ịntanetị ugbu a, mana anyị na-atụlekwa ọrụ gụnyere nke ga-elekọta ụmụ amaala nwere ekwentị USSD.

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: