Gaa na ọdịnaya

Eureka Emefa Adomako

Sitere na Wikiquote

Eureka Emefa Ahadjie Adomako bu onye Ghanaian botanist na akwukwo nke bu onye nkuzi ugbua na ngalaba nke Usoro ihe ọkụkụ na gburugburu ebe obibi,, Mahadum Ghana. Adomako jere ozi dị ka onye isi ajụjụ nke Ghana National Science and Maths Quiz (NSMQ) site n'afọ 2001 ruo afọ 2005.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Ọrụ m dabara na nke onye isi nchịkwa ma edoro m ọtụtụ ọrụ gụnyere ịhụ na nhazi nke Ụlọ Nzukọ ahụ iji nye ụmụ akwụkwọ ohere dị jụụ maka ọmụmụ ihe.
  • Mụ na ndị bu m ụzọ, anyị nwere ike dozie ọtụtụ nsogbu nke Ụlọ Nzukọ ahụ tupu e webata m, ma anyị nwere ọrụ na-echere nke a na-akpọ "The Volta Hall's Women Resource Centre" mana ego na-agwụ.
  • A na m akpọku ndị niile na ndị ọzọ ọkachasị ndị gụsịrị akwụkwọ na Ụlọ Nzukọ ahụ ka ha bịa nyere anyị aka n'ihi na ihe owuwu ahụ ma emechaa ga-abụ ihe bara uru maka Ụlọ Nzukọ ahụ kamakwa maka mahadum dum.
  • Ọ bụrụ na ị bụ onye otu afọ m, 1990, ma emesịa, nke a bụ oge anyị. Biko ka anyị bata n'ụgbọ ahụ kwado ọrụ Volta Hall. Eji m n’aka na o nwere ihe ndị anyị ga-eji agba ndị na-eto eto ume.


Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: