Etheresia Pretorius
Ọdịdị
Etheresia Pretorius bụ ọkà mmụta sayensị South Africa. Ọ bụ Prọfesọ a ma ama na onye isi ngalaba nke sayensị physiological na Mahadum Stellenbosch.
Okwu ndị ọkwụrụ
[dezie]- "Isiokwu nchọcha m nke ukwuu bụ: Nchikota ọbara, na-ekesa ihe nrịbama mkpali na otú ndị a si arụ ọrụ na ọnọdụ mkpali dị ka ụdị ọrịa shuga 2, Rheumatoid Arthritis, Psoriases na ọnọdụ neuro-inflammatory dị ka ọrịa Parkinson na ọrịa Alzheimer."
- "Ana m amụkwa coagulation na ma nnukwu COVID-19 na Long COVID/PASC."
