Gaa na ọdịnaya

Esi Sutherland Addy

Sitere na Wikiquote

Esi Sutherland-Addy bụ onye Ghana gụrụ akwụkwọ nke ọma, ode akwụkwọ, onye nkuzi na onye na-akwado ikike mmadụ. Ọ bụ ọkammụta na Institute of African Studies, ebe ọ bụ onye ọrụ nnyocha onye isi ya, bụrụkwa onye isi ngalaba asụsụ na ihe ngosi egwuregwu bụrụkwa onye isi oche nke African Humanities Institute Programme na Mahadum Ghana.

Ihe Ndi O Kwuru=

[dezie]
  • A kọwabeghị ndekọ nke ọkọlọtọ ndị agha kpamkpam n'ihi na nke bụ eziokwu bụ na ndị mmadụ n'otu n'otu rụụrụ ọrụ na-aga na-enweghị ebe nchekwa ha deturu ihe maọbu dosara ihe maka ncheta.
  • Ị ga-enwe ụzọ I bu n'obi ị ga-achọ iji chọọ ihe ahụ mma, ị ​​wee ruo n'ógó kachasị elu nke ị ga-chọ ka ị nọrịrị ebe ahụ iji mee ndị mmadụ ka ha nwee ihe mmetụta na ịhụrụ mba n'anya.
    • [2] N'ajụjụ ọnụ ndị ụlọ ọrụ mgbasa ozi JoyNews gbara ya.
  • N'ime anyị ka a mụrụ nwa

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: