Gaa na ọdịnaya

Ernest Howard Crosby

Sitere na Wikiquote
Ernest Howard Crosby

Ernest Howard Crosby(1856 – 1907) bụ onye America na-eme mgbanwe, georgist, na odee, nwa onye ozi Presbyterian Howard Crosby. Ọ ghọrọ onye na-akọwa echiche nke Leo Tolstoy.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Ọ bụrụ na ndị ọkàikpe na ndị juri ga-ekogide onye mkpọrọ ahụ n'onwe ha n'ọbara jụrụ oyi, a ga-enwe ntakịrị ogbugbu; ọbụrụ na onye ọ bụla n'ime anyị ga-egbu anụ nke ya, a ga-enwe nnukwu mmụba na ọnụ ọgụgụ ndị anaghị eri anụ.
    • Tolstoy and His Message (New York: Funk and Wagnall's Company, 1904), p. 53.


Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: