Gaa na ọdịnaya

Eno Essien

Sitere na Wikiquote

Eno Essien bụ onye ọchụnta ego teknụzụ Naijiria na onye isi ọrụ na Rheytrak Limited, ụlọ ọrụ Vehicle Tracking and Recovery, nke ọ malitere na 2007.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Ọdịda ekwesịghị imejọ gị, ọ kwesịrị ime gị.
  • ọ bụrụ na ha etinye onwe ha n'ọrụ n'ihe ha chọrọ ime ha ga-aga nke ọma.
  • Ọdịda na-abịa na nkuzi maka onye ahụ
  • Nwee obi ike, nwee obi ike, atụla egwu, ị mara mma, ụwa bụ nke gị gaa n'ihu were ya.

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: