Emily Maractho
Ọdịdị
Emily Maractho' makwaara dị ka Maractho Emily Comfort bụ onye nkuzi nke akwụkwọ akụkọ na mgbasa ozi na Mahadum Ndi Ụka nke Uganda. Enyere ya ihe nrite "Next Generation Social Sciences in Africa: Doctoral Dissertation Research Fellowship" na 2015. Ebumnobi nke a bụ ịmụ ma ịgụ maka mmepe na Mahadum nke KwaZulu Natal gbasara mgbasa ozi, Ụmụ Nwanyi na ndu oha na Eze na Uganda: Ọbụ Onyeisi mgbasa ozi na mmekorita na 2018, ọ nọchiri anya Ọkammuta. Monica B. Chibita bụ onye mbụ bụ onye isi na ngalaba ahu.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- ịmụ nwa so na otu ihe ka na-egbochi ọtụtụ ụmụ agbọghọ na-eto eto n'ọrụ na mmepe. Nke ahụ bụ ihe ịtụ egwu
**[1]
- Nwa mbụ na-egbochi maobu na etinye ogbata uhie na oru. N'ihi na ọbụna ndị agbogho choro ịbụ nne ka nwere ọtụtụ ihe ha choro ime.
**[2]
- Ọ bụrụ na i chebara ọnụ ọgụgụ ndị inyom na-anwụ kwa ụbọchị na afọ, ọ bụghị n’ihi ọrịa siri ike kama nanị ịmụ nwa, ọ ga-ewe gị iwe.
**[3]
Anyị na-elelị otutu ihe mgbochi chere ụmụ nwanyị na ihu maka okike ha nke nwere ike ime ka ha kwụsị ọrụ.
**[4]
- Luwedde kwenyere na ala anyị adighi mma, ịchọọ ka emee ihe, ị alụ riri ọgụ .
**[5]
