Gaa na ọdịnaya

Elizabeth lehman belen

Sitere na Wikiquote

Elizabeth Lehman Belen  (December 22, 1886 – Julaị 24, 1975) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị America bụ onye jere ozi dịka onye otu Michigan House of representatives site na 1937 ruo 1938. Ọ bụ nwanyị Democratic mbụ a họpụtara ịbụ onye omebe iwu Michigan. Ọ jere ozi dị ka onye nnọchiteanya na 1940 na 1944 Democratic National Conventions.

==Okwu ndi okwuru==

.Nwanyị kwesịrị inwe mmasị na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ihe ọ bụla pati ya, maka ọdịmma obodo.

.Ewetara Elizabeth Lehman Belen 16 Eprel 2025