Gaa na ọdịnaya

Elizabeth Maria Molteno

Sitere na Wikiquote
Elizabeth Maria Molteno

Elizabeth Maria Molteno(24 Septemba 1852 – 25 Ọgọst 1927), bụ onye South African British oge mbụ na-akwado obodo na ikike ụmụ nwanyị na South Africa.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Mgbe Agha Boer gasịrị, ahụrụ m na Boer na Briten ga-adị n’otu, ma hà ga-agbalị ime ya n’ọnụ ụmụnna ha ndị gbara ọchịchịrị.

Okwu ndị ekwuru gbasara Elizabeth

[dezie]
  • Otu n'ime ụmụ nwanyị kacha nwee mmetụta na South Africa n'ime narị afọ nke iri na itoolu na mmalite narị afọ nke iri abụọ
  • Onyinye gị ikiri n'ime obi ihe, dị ukwuu ma ị na-achịkwa asụsụ mara mma maka igosipụta akụkụ omume na nke ime mmụọ.
  • Ọ jụrụ Iso Ụzọ Kraịst nke ndị mụrụ ya wee sonye na nkà ihe ọmụma na mmụọ nke otu Theosophical. Ọ na-eji ejiji mara mma,ma na-ahọrọ akpụkpọ ụkwụ dị fecha fecha karịa akpụkpọ ụkwụ siri ike, mgbe ọ na-eme njem, ọ na-eyikwa uwe abụọ n'otu oge iji chebe nsogbu nke iburu akpa.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: