Eleanor Jones
Ọdịdị
Eleanor Green Dawley Jones (10 Ọgọọst 1929 - 1 March 2021) ọka mmụta mgbakọ na nwepu si Amerika. Ọ bụ otu n'ime ụmụ nwanyị Africa-America mbụ nwetara Ph.D. na mgbakọ na mwepụ.[2] Jones rụrụ ọrụ dị ka onye ndụmọdụ maka mmepe nke usoro ọmụmụ mgbakọ na mwepụ kọleji, na dị ka onye na-ekwu okwu na ihe omume iji gbaa ụmụ nwanyị na ndị nta ume ịchụso ọrụ na sayensị na mgbakọ na mwepụ.
Okwu okwuru
[dezie]- Ihe niile dị mma nke na-agwụ nke ọma.
