Edwin Arnold
Ọdịdị

Edwin Arnold bụ onye amụrụ n'ọnwa Junn 10, 1832 – Maachị 24, 1904) bụ onye Bekee na-ede uri na onye nta akụkọ nke kacha mara maka ọrụ ya The Light of Asia.
Okwụ ndi okwụrụ
[dezie]- Amụghị ọmụmụ na anwụghị anwụ na enweghị mgbanwe ka mmụọ nsọ na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi;
Ọnwu emetughi ya ma-ọli, ọ bu ezie na ulo-ya di ka ọ nwuru anwu.
