Edith Nawakwi
Ọdịdị
Edith Zewelani Nawakwi(amụrụ c. 1959) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye akụ na ụba Zambia site na ọrụ ọ bụ nwanyị mbụ na Zambia nwere ọkwa nke Minista ego na-esote nhọpụta ya na 1998 kemgbe Zambia nweere onwe ya afọ 33 gara aga ruo oge ahụ Nwanyị ka ọ nọrọ n'ọkwa ahụ na mpaghara SADC Ọ bụ onyeisi oche nke Forum for Democracy and Development nke ọ nọ n'okpuru ya zọọ ọkwa onyeisiala na ntuliaka 2016.
Okwu okwuru
[dezie]- "O nweghị obi. Ọ bụrụ na o nwere ọ naghị eche ihe mgbu ndị mmadụ. Naanị obi o nwere bụ ' ole ga-adị n'akpa m."
- "Ekwuru m na ọ naghị aghọta akụnụba. Ọ bụ onye na-ahụ maka akụ na ụba ehi."
- "Ọ dịghị ege Chineke ntị. O nwere ike, ọ ga-emekwa ihe ọ chọrọ."
- Onye isi ala Hakainde Hichilema bụ onye na-apụnara mmadụ ihe-Edith Nawakwi na-enweghị obi Onye nchịkọta akụkọ February 23, 2023. eweghachiri 7/11/2023.
