Edith Dankwa
Ọdịdị
Dr.Edith Dankwabụ onye ọchụnta ego, onye ndụmọdụ na onye isi oche nke Business and Financial Times Limited.
Okwu okwuru
[dezie]- Ọ dịghị mkpa ka ị zuo oke; naanị ị ga-egosipụta!
- Itolite tọrọ nnọọ ụtọ. Ihe na-atọ anyị ụtọ bụ na-atụ anya izu ụka na ileta nne na nna anyị ochie.
- alụmdi na nwunye bụ njikọ aka na nkwanye ùgwù na ntụkwasị obi
- Anyị na-ele Ghana nke siri ike mana ọ ga-esiwanye ike na kọntinent ahụ na mgbe ahụ n'ụwa niile, ma bụrụkwa asọmpi.
