Gaa na ọdịnaya

Ebele Ofunneamaka Okeke

Sitere na Wikiquote

Ebele Ofunneamaka Okeke (amụrụ 14, n'ọnwa Junn afọ 1948) bu onye injinia obodo Naijiria burukwa onye isi ndi oru ala Naijiria.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Ndị mmadụ na-eche na ọ bụ naanị ụmụ nwoke ga-ewu mba ahụ. Ọ bụghị eziokwu. Ụmụ nwanyị na-esi n'ụlọ malite iwu obodo. Ọ bụ ihe nwute na nhoputa ndi ochichi na Naijiria agbasaghi otutu umu nwanyi, ya mere anyi enweghi onye na-akwado anyi. Anyi na-ahu na nhoputa ndi ochichi na Naijiria bu umu nwoke, ma oburu na i tinye na oke gi ma tinye na oke m, anyi ga-aga ebe.
Dị ka Ebele si kwuo-ọrụ a na-arụ n'iwu obodo kwesịrị ịbụ nke na-adịghị ele mmadụ anya n'ihu

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: