Dorothy Okello
Ọdịdị
Dorothy Okello bụ onye injinia eletriki nke Uganda, na prọfesọ a maara maka ịtọ ntọala Women of Uganda Network ma ọ bụ WOUGNET. Na 2016, ọ ghọrọ onye isi nwanyị mbụ nke Uganda Institution of Professional Engineers
Okwu okwuru
[dezie]- Nne na nna anyị na-ekwusi ike mgbe niile na onyinye kachanụ ha nwere ike inye bụ agụmakwụkwọ na enwere m ngọzi na m mezuru nrọ ha
- Nwatakịrị Dorothy nwere mmasị na mgbakọ na mwepụ na idozi nsogbu nke bụ ihe injinia bụ.
- Iji ICT na teknụzụ ndị yiri ya nwere ike iwepụta esemokwu na ụzọ ọdịnala nke ime ihe - mana nke enwere ike ijikwa ya. Dịka ọmụmaatụ, enwere ike iji e-learning mee ka oge ọmụmụ ihe dịkwuo maka nwa nwanyị ọbụlagodi mgbe ọ nọ n'ụlọ mana ọ naghị ekwupụta echiche nke ụmụ agbọghọ na-adịghị mkpa ka a kụziere ya - ebe ọ bụ nkwenye.
