Gaa na ọdịnaya

Dominica Dipio

Sitere na Wikiquote

Dominica Dipio (nke a na-akpọ ọkachamara Sister Dominic Dipio) bụ nwanyị okpukpere chi sista, Uganda, onye na-ese ihe nkiri, onye edemede na onye ọkammụta nke Literature na Film na Mahadum Makerere na Kampala, Uganda. Ọ bụ sista ndi ụka, nke Institute of the Missionary Sisters of Mary Mother of the Church, MSMMC, ọgbakọ okpukpe ndị Uganda hiwere na Dayọsis Roman Katọlik nke Lira na ugwu Uganda. Na Nọvemba 2019, Pope Francis họpụtara ya ka onye ndụmọdụ nke Pontifical Council maka omenala.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Maka anyị, bụ ndị Afrika, anyi bụ ndị a na-akọwakarị ihe n' ọnụ , ihe nkiri bụ ihe na-aga n'ihu nke ukwuu, n'ụzọ ukwu anyị.
**[https://www.carnegie.org/our-work/article/infusing-stem-humanities-
  • N'obodo ebe ọchịchọ agụmakwụkwọ di elu ma were ihe kariri 50 pasenti we karia ihe ana enweta na mba Ụwa ndi ọzọ. Mahadum anyị nwere ike i nwere naanị obere mmadu maka ọzụzụ STEM, n'ihi ya, anyị na-ahụ ọnụ ọgụgụ dị elu nke enweghị ọrụ maka ndị gụsịrị akwụkwọ na mahadum.
**[1]
  • Na ọrụ n' banyere mmadụ , teknụzụ nke ihe nkiri dị oke mkpa maka aga n' ihu m Ọ na-enye ohere maka ụdị nyocha m na-ewu ewu, ụdị nke onye ọ bụla nwere ike ịnweta.
**[2]

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: