Domenico Tardini
Ọdịdị


Domenico Tardini (1881 - 1961) bụbu bishọp na kadinal si Itali
Okwu ndị o kwuru
[dezie]- Gịnị ga-eme mgbe eziokwu dị egwu na nke na-egbu mgbu meghere anya nke ìgwè mmadụ a na-apụghị ịgụta ọnụ nke ndị isi mgbaka?
- Che avverrà quando la realtà cruda e dolorosa aprirà gli occhi a questa innumerabile massa di dementi?
- Domenico Tardini, Previsioni e giudizi di Mons. Tardini sul conflitto tra l’Italia e l’Etiopia, in L. Ceci, «Il Fascismo manda l’Italia in rovina». Le note inedite di monsignor Domenico Tardini (23 settembre – 13 dicembre 1935), in «Rivista Storica Italiana» 1/2008, pp. 304-305
- Che avverrà quando la realtà cruda e dolorosa aprirà gli occhi a questa innumerabile massa di dementi?
- Onye ọ bụla ghọtara na Ụka Nsọ enweghị ike ịkwụsị Adolf Hitler. Mana ònye ga-aghọta na ọ maghị etu esi achịkwa onye ụkọchukwu?
- Domenico Tardini, Vatican undersecretary, in March 1942
Okwu gbasara Domenico Tardini
[dezie]- Dị ka ndị Kadịnal Itali dị mkpa nyere nkwado maka agha ahụ, L’Osservatore Romano ka nọkwa n'ọnọdụ nke iji nlezianya mee ka agha ahụ bụrụ nke iwu kwadoro, Tardini na-enyocha ma na-ekpe ndị ụkọchukwu ikpe ihe ga-esi na ya pụta, nke n'anya ya na-anọchite 'ọdachi kachasị ukwuu. [...] [Tardini maara na] a na-ebo Ụka Itali ebubo na ha na-akpakọrịta na ọchịchị fasizim. Na Ụka Itali, Ụka Nsọ. Ụka nsọ enwebeghị oge siri ike karịa nke a, ebe ọ na-etinye ihe egwu nke 'imebi ugwu omume nke ukwuu ruo otu narị afọ' ekpokọtara.
- Alberto Melloni, Corriere della Sera. Dịka e hotara naBishops seduced by Fascism, 30giorni.it, 2008, n°. 4.
