Demola Aladekomo
Ọdịdị
Demola Aladekomo (amuru 31 Disemba 1957) bu onye injinia komputa si Lagos, Naịjirịa. Aladekomo bụ onye isi oche nke SmartCity Resorts Plc, Card Center Nigeria Limited, Treasure-nest Limited, Crops Nigeria Limited, Chams Consortium Limited, Insider Concepts Limited, na onye guzobere Chams Plc. Ọ bụ onye otu ndị Nigeria Computer Society (FNCS) na Computer Professional Registration Council (CPN);onye otu Nigerian Society of Engineers (NSE), na onye isi oche gara aga nke Lagos Business School Alumni Association (LBSAA) na Nigeria Computer Society, n'otu n'otu. Aladekomo rụkwara ọrụ dịka osote onyeisi oche nke Board of Trustees of SmartCard Society of Nigeria.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Mgbe ị na-eme ihe mmadụ na-emebeghị, ị ga-ahụkwa ihe ịma aka ndị mmadụ na-enwetụbeghị mbụ.
