Damiete Charles Granville
Ọdịdị
Damiete Charles Granville (amuru 1988) bu ihe nlere Naijiria na ima mma onye chiri okpueze MBGN Universe 2012 ma na-anọchi anya ibe.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Ị ma na ịbụ nwa agbọghọ bụ ihe ebumpụta ụwa mana ịbụ nwanyị bụ ihe a ga-edobe anya ma echere m na amụtara m ọtụtụ ihe gbasara ịbụ nwanyị.
- Damiete Charles Granville: Abụ m nanị nwa agbọghọ ma ugbu a abụ m nwanyị Vanguard (Nigeria), 18 Mee 2012.

