Gaa na ọdịnaya

Dama do Bling

Sitere na Wikiquote

Ivânnea da Silva Mudanisse (amụrụ 25 Ọktoba 1979), nke amara ya dị ka Dama do Bling, bụ onye Mozambique hip hop na onye ọbụ abụ R&B, nwanyị ọchụnta ego na onye na-eme ebere. A họpụtara ya maka ma nweta ihe nrite dị iche iche, gụnyere site na MTV Africa Music Awards, Nigeria Entertainment Awards, na Spirit of Africa Music Video Awards.

0kwu okwuru

[dezie]
  • Achọrọ m ime ihe masịrị m. Eji m mmasị mụọ ihe bụ isi nke eziokwu, ịkwụwa aka ọtọ na ikpe ziri ezi. Na ndụ kwa ụbọchị, anyị anaghị ahụ ihe ndị a. Nke ahụ emeghị m obi ụtọ.”

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: