Gaa na ọdịnaya

Clarice Phelps

Sitere na Wikiquote
Clarice Phelps

Clarice Evone Phelps bụ nuklear chemist mba Amerika na-enyocha nhazi nke radioactive transuranic element na US Department of Energy's w: Oak Ridge National Laboratory. Ọ bụ akụkụ nke ndị otu ORNL bụ ndị jikọrọ aka na Ụlọ Ọrụ Na-ahụ Maka Nchọpụta Nuclear iji chọpụta tennessine (element 117).

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • N'ime afọ iri an asatọ mbụ nke ọrụ m, abụ m naanị nwanyị ojii n'ọgbara ọrụ m. Mgbe m nọ n'Òtù Ndị Agha Mmiri, ọ bụ naanị m bụ nwa agbọghọ ojii na ngalaba m. Mgbe e mesịrị na ụlọ nyocha m, a bụ m naanị nwanyị ojii na ụlọ ọrụ ahụ dum - na mbụ ha chere na m bụ onye nlekọta ihe.
  • Ọ na-adị gị ka ị ga-anọchi anya agbụrụ gị niile wee gbadata n'echiche agbụrụ… ọkachasị na nuklia na redio.
  • Echere m banyere m—dị ka nwatakịrị nwanyị, na-achọsi ike onye dị ka m na sayensị bụ ihe mkpali obi, ọ gbanwere echiche m.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: