Clarice Evone Phelps
Ọdịdị

Clarice Evone Phelps bụ onye American nuclear chemist na-enyocha nhazi nke ihe transuranic redioaktivu na US Department of Energy's Oak Ridge National Laboratory (ORNL). Ọ bụ akụkụ nke otu ORNL nke jikọrọ aka na ụlọ ọrụ nkwonkwo maka nyocha nuklia iji chọpụta tennessine (mmebere 117).
Okwu ndi okwuru
[dezie]- N'ime afọ iri na asatọ mbụ nke ọrụ m, abụ m nanị nwanyị ojii n'ọhịa m. Mgbe m nọ n'Òtù Ndị Agha Mmiri, ọ bụ naanị m bụ nwa agbọghọ ojii na ngalaba m. Mgbe e mesịrị na ụlọ nyocha m, abụ m nanị nwanyị ojii na ụlọ ọrụ ahụ dum - na mbụ ha chere na m bụ onye nlekọta.
- Ọ na-adị gị ka ị ga-anọchi anya agbụrụ gị niile wee gbadaa n'echiche agbụrụ… ọkachasị na nuklia na radiochemistry.
- Echere m banyere m - dịka nwatakịrị nwanyị, na-achọsi ike na-achọ onye dị ka m na sayensị bụ ihe mkpali, ọ gbanwere echiche m.

