Gaa na ọdịnaya

Christy Ohiaeriaku

Sitere na Wikiquote

Christy Ohiaeriaku (amuru ya na 13 na afọ Disemba 1996) ọ bu onye ama ama umu nwanyi Naijiria na-agba egwu dika onye nche nche. Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa.

Okwu okwuru

[dezie]

Ana m atụ anya ịrụsi ọrụ ike ma rụọ ọrụ nke ọma ka a kpọọ m maka ogige ndị na-abịanụ nke ga-abịa n'afọ a.

dị ka Goal.com si kwuo Dịka otu, anyị emeela nke ọma nke ukwuu, enwere m obi ike na anyị ga-adị mma tupu asọmpi iko mba ụwa na France.