Gaa na ọdịnaya

Christine Michel Carter

Sitere na Wikiquote

‎Christine Michel Carter (née Epps) bụ onye odee edemede na onye na-eme atụmatụ ahịa nke mba Amerịka si Baltimore, Maryland.

Okwu Ndị O Kwuru

[dezie]

Nghọta sitere n'aka nne na-arụ ọrụ: Ajụjụ ọnụ agbara ya bụ Christine Michel Carter

[dezie]

‎ịgba ajụjụ ọnụ with Christine Michel Carter

  • Anyị bụ ndị nne mbụ, anyị ga-ebukwa ezigbo onwe anyị gaa ebe anyị na-arụ ọrụ.
  • Ọrụ nwere ike ịbịa ma pụọ, mana ezinaụlọ enweghị ike.
  • Aghọtara m ụmụ nwanyị ọrụ ha na-akwali, ebe m bụ otu n'ime ha.
  • Aghọtakwara m na ezinaụlọ na-ebute ụzọ, ịbụ nne bụkwa nnukwu akụkụ nke njirimara m
  • Agwaghị m okwu gbasara inye nri.
  • Awụfuru m ọtụtụ mmiri ara n'amaghị na m ga-enwe ike idobe ya.
  • Mgbe m na-enye Maya ara, ihere na nzuzu mere m.
  • Abụ m otu n'ime ụmụ nwanyị nọ na ụlọ ọrụ ahụ lụrụ di ma mụọ nwa.

Ịgba ajụjụ ọnụ Pụrụ Iche agbara ya bụ Christine Michel Carter

[dezie]

https://mom.ceo/article/christine-michel-carter Ajụjụ ọnụ ya na Christine Michel Carter]

  • Enweghị m usoro ọrụ siri ike, ndị ọrụ ibe m ghọtara na ọrụ ezinaụlọ m na-ebute ụzọ.
  • Aghọtara m na ọ bụghị nne niile nwere ihu ọma ịnọ n'ọnọdụ a.
  • Agwara m na nwere onwe bụ ụdị dị iche iche, naanị ụzọ nne ga-esi nweta nguzozi ndụ ọrụ bụ site n'ịtụkwasị obi n'enyemaka nke ndị ọzọ.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

‎ ‎ ‎ ‎