Gaa na ọdịnaya

Chioma Elizabeth Toplis

Sitere na Wikiquote

Chioma Toplis (amuru 14 Nọvemba 1972) bu onye omere amuru na Naijiria na ulo oru ihe nkiri Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ mpụta mbụ na 2004 na ihe nkiri Stolen Bible n'akụkụ Kate Henshaw mana ọ ghọrọ onye a ma ama mgbe ọ pụtara na onye ndu na ihe nkiri 2005 Atọ n'Ime Otu ya na ọtụtụ ndị ọzọ na-eme ihe nkiri Naijiria.

Okwu okwuru

[dezie]

M dara. M na-ebili. M na-emehie ihe. m dị ndụ. M na-amụta. E merụrụ m ahụ mana m dị ndụ. abum mmadu, ezughi m oke. Mana enwerem ekele Ututu uwa.

  • Ọ naghị esiri ike ijikwa ma azụmahịa ma ezinụlọ. Ozugbo ị nwere ezigbo ndị na-elekọta azụmahịa gị ma mara ihe ị na-eme.
  • Ihe ọ bụla ịchọrọ ime na ndụ ga-ekwe omume ma ọ bụrụ na itinye uche gị na ya.

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: