Chinenye Ochuba-Akinlade
Ọdịdị
Chinenye Ochuba-Akinlade bụ onye nwe asọmpi ihe nlereanya na ịma mma nke Naịjirịa.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Onye ọ bụla na-akọwa ya n'ụzọ dị iche iche. Nye m, ịma mma abụghị naanị maka ọdịdị ahụ, kama ọ bụ maka mmadụ dị n'ime.
- [https://encomium.ng/former-mbgn-chinenye-ochuba-akinlade-speaks-on-the-high-points-of-her-reign-and-marriage/ Onye bụbu MBGN, Chinenye Ochuba-Akinlade na-ekwu okwu banyere ihe ndị dị mkpa n'ọchịchị na alụmdi na nwunye ya. Encomium (Naịjiria), 2015.
