Chiamaka Nnadozie
Ọdịdị
Chiamaka Cynthia Nnadozie (amụrụ ya na onwa 8 Disemba n'afọ 2000) ọ bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa na-agba bọọlụ dị ka onye na-eche nche na Paris FC na ngalaba otu egwuregwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa. kacha mma n'ụwa.
Okwuo Okwuru =
[dezie]N’ime ime ọbọdọ, mgbe mụ na ụmụnne m ndị nwoke tọrọ m na-egwuri egwu [ọ bụ ọkpara n’ime ụmụaka isii], m na-egwuri egwu ka ha ghara imerụ m ahụ́ n’ọhịa. [1] Nnadozie ka o siri bụrụ onye na-eche nche n'ajụjụ ọnụ. Ihe kacha siere m ike bụ asụsụ. Ma klọb ahụ na-enyocha m ka m hụ otú m na-eme. [2] Nnadozie banyere ihe ịma aka ya na France n'oge a gbara ajụjụ ọnụ ya na onye nlekọta. Achọrọ m ịbụ otu n'ime ndị na-eche nche kacha mma n'ụwa.