Cheryl Contee
Ọdịdị
Cheryl Contee bụ onye ọchụnta ego Amerịka, onye isi ụlọ ọrụ, onye na-ede blọgụ, na onye edemede. Ọ bụ onye hiwere ma bụrụkwa onye isi ụlọ ọrụ mgbasa ozi dijitalụ, Do Big Things.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Ebe ọ bụla a na-alụ ọgụ maka ikpe ziri ezi n'etiti ọha mmadụ, Cheryl nọ ebe ahụ.
- Cheryl's interview with Medium 14 February,2017
