Charles W. Patterson
Ọdịdị

Charles W. Patterson bụ onye odee America, onye ọkọ akụkọ ihe mere eme na onye na-akwado ikike anụmanụ.
Okwụ ndi okwụru
[dezie]- Otú a e si jiri okwu anụmanụ na-ekwutọ na iwetu ndị ahụ e merụrụ ahụ́, tinyere ọnọdụ rụrụ arụ dị n’ogige ndị ahụ mere ka ọ dịrị ndị SS mfe ịrụ ọrụ ha, ebe ọ bụ na imeso ndị mkpọrọ dị ka anụmanụ mere ka ha malite ịdị na-esị ka anụmanụ.
