Gaa na ọdịnaya

Charity Bainababo

Sitere na Wikiquote
Bainababo_Charity

Charity Bainababo bụ onye agha mba Uganda,onye omeiwu, na onye bụbu nwanyị uwe ojii. Ọ bụ osote onye isi ndị agha pụrụ iche nke Uganda, ngalaba ndị agha pụrụ iche nke UPDF na-ahụ maka nchekwa onye isi ala na nchekwa ezinụlọ ya. Ọ na-anọchitekwa anya ndị Uganda People's Defence Force (UPDF) na nzuko omeiwu 11th Ugandan (2021 - 2026).

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Ndị biara maka mmụta, anyị nọ ebe a iji mee emume n'ihi na unu gbadoro anya mee ihe nne na nna unu zigara unu ka unu mee n'ụlọ akwụkwọ. Unumere nke oma”
**[1]
  • Ọ bụrụ na ndị agha niile ga-akpọrọ ụmụ ha gaa ụlọ akwụkwọ ndị agha ma ndị isi na ụlọ akwụkwọ sekọndrị, ha ga-enwe ike ichekwa ego ka ha na-eme mgbanwe mmekọrịta ọha na eze na akụ na ụba.
**[2]
  • Etinyela aka n'omume ọjọọ ndị a nke ọgwụ ọjọọ na nwoke idina nwoke, ị chọghị ha, ihe ịchọrọ bụ agụmakwụkwọ. Ị ka dị obere ịgbanwe ọha mmadụ, mana mgbanwe ahụ ga-amalite na gị dịka onye ọ bụla, setịpụ ihe ndị kacha mkpa ma rapara na ha.
**[3]

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: