Gaa na ọdịnaya

Cecelia Akagu

Sitere na Wikiquote

Cecilia Akagu bụ Brigadier General na ndị agha Naijiria. Ọ bụ onye mgbako ego ma na-eje ozi na Akaụntụ Directorate nke ndị agha. Ọ lụrụ Clifford Wanda bụkwa Brigadier General na ndị agha Naijiriaa . Ha bụ di na nwunye mbụ nwetara ọkwa Brigadier General na ndị agha Naịjirịa.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Nna nkuchi m, bụ́ onye mụ na ya tolitere, abanyelarị n’ọrụ agha. Ọ hụrụ ya n’anya, n’agbanyeghị na ụmụnne m achọghị ka m gaa ụlọ akwụkwọ ndị agha ma banye n’òtù ndị agha, nke ahụ bụ ihe m hụrụ n’anya, ma ha nọ na-ekwu, sị, ‘Ị nwere ike ịnwụ, i nwere ike imerụ ahụ́.’ Mana nye m, ọ dị m ka ime ihe egwuregwu. Ọ bụ ihe na-amasị m. M tolitere n'ogige ndị agha, ahụrụ m otú ndị agha si eme ihe ha - ngwá agha, ịdọ aka ná ntị, na ihe ọ bụla metụtara ndị agha. Enweghị m ike ịda mba.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: