Catherine Lesetedi
Ọdịdị
Catherine Lesetedi ewulitela ọrụ nke ịrụ ọrụ na ụlọ ọrụ ịnshọransị kemgbe ọ sonyere na ya n'afọ 1992. Ọ so na ụmụ nwanyị na-eduga nnukwu azụmaahịa nwere mmetụta na Afrika. Ugbu a, Catherine bụ onye isi otu nke Botswana Insurance Holdings Limited (BIHL).
Ihe ọ Kwụru
[dezie]- Mgbe anyị na-eme nhọrọ maka ihe anyị ga-amụ na ụlọ akwụkwọ, anyị amachaghị banyere ọrụ, n'eziokwu na gị, amaghị m ihe ọ bụla gbasara Statistics ruo mgbe m rutere na ngalaba nke ntinye akwụkwọ na Ministry of Education.
- Ha kwuru na nchikota dị egwu adịghị, ma gwa m na m ga-eme Statistics na Demografị.
- N'ihe gbasara ime mkpebi, echiche ezi uche dị na ya, ntụkwasị obi, na ikike mmụta; mmemme ahụ gbadoro m ụkwụ.
- Anyị kwesịrị ịnọgide na-enye ụmụ nwanyị na ụmụ agbọghọ ike, n'ihi na ọ dị mkpa maka ahụike na mmepe mmekọrịta nke ezinụlọ, obodo na mba. Ọ bụkwa isi ihe maka uto akụ na ụba, nkwụsi ike ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mgbanwe mmekọrịta ọha na eze.
Njikọ Mpụga
[dezie]- Catherine Lesetedi na Wikipedia Bekee
- Catherine Lesetedi na Wikiquote Bekee