Gaa na ọdịnaya

Caroline Amali Okao

Sitere na Wikiquote
Caroline Amali Okao

Caroline Amali Okao (amuru n'ọnwa Jenụwarị 1, afọ 1972) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda. Ọ bụ onye minista na-ahụ maka obere ego na ụlọ ọrụ gọọmentị Uganda.A họpụtara ya n'ọkwá ahụ na 27 Mee afọ 2011. Ọ nọchiri Ruth Nankabirwa. Okao bụkwa onye ahọpụtara onye nzuko omeiwu maka onye nnọchi anya ụmụ nwanyị mpaghara Amọlatar, na nzuko omeiwu nke itoolu (2011 - 2060).

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Ogo na ọnụ ọgụgụ nke ndị gụsịrị akwụkwọ na sayensị abawanyela na mba ahụ, ewebatala usoro ọmụmụ sayensị na teknụzụ ọhụrụ anọ
  • Ihe ọmụma sayensị na ngwa ya site na teknụzụ teknụzụ bụ isi ihe na-akpata mmụba na mgbanwe akụ na ụba ụwa.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: