Gaa na ọdịnaya

Carol Jiani

Sitere na Wikiquote

Carol Jiani (amụrụ Uchenna Carol Ikejiani) bụ onye Naijiria na-agụ egwú nke bị na United Kingdom, nke a kacha mara maka egwu 1981 ya "Hit'N Run Lover".

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Nke mbụ kwere na onwe gị na nka gị. Mee ka onyinye gị zuo oke, rụsie ọrụ ike na ya ma akwụsịla ịmụta ihe site na ihe kacha mma. Mmadụ ga-aghọta na akụkụ azụmahịa nke ụlọ ọrụ egwu bụkwa ọrụ. Nweta ezigbo onye njikwa nke kwenyere na nka gị wee lekwasị anya ma nọgide na-adị umeala n'obi.
  • Anyị dị ka ndị mmadụ aghaghị ịmalite igosi akụkụ dị mma nke Naijiria na ebe niile mara mma nke chọrọ nkpughe.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: