Gaa na ọdịnaya

Callistus Valentine Onaga

Sitere na Wikiquote

Callistus Valentine Onaga (Septemba 29, 1958) bụ onye ụkọchukwu Naịjiria nke Ụka Roman Katọlik nke na-eje ozi dịka bishọp nke Diocese Enugu.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Obi dị m ụtọ na enwere m ohere a iji were ọgwụ mgbochi a taa. A na m adụ onye ọ bụla hụrụ ndụ ya n'anya ma bụrụ nwa Chineke ka o mee otu ihe ahụ. Chefụọ okwu nduhie niile na-aga gburugburu, anyị ewerela ọgwụ mgbochi ndị ọzọ maka ọrịa ahụ ọkụ na-acha n' anya na ndị ọzọ, a na m adụ ndị mmadụ ọdụ ka ha gaa maka nke a ka anyị nwee ike ịkwụsị mgbasa nke ihe a. Anyị na-arịọ onye ọ bụla, onye Katọlik na onye Kraịst ọ bụla ka ọ gaa were ọgwụ mgbochi a. Ọ ga-enyere anyị aka ife ofufe nke ọma, ọ ga-emekwa ka anyị laghachi n’udo

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: