C. B. Colby
Ọdịdị
- C. B. Colby (amụrụ Carroll Burleigh Colby, Septemba 7, 1904; nwụrụ Ọktoba 31, 1977) bụ onye odee akwụkwọ ụmụaka nwere ọtụtụ ọrụ na-abụghị akụkọ ifo. O dere ihe dị ka akwụkwọ iri itoolu na atọ ekesara n'ọba ọha na ụlọ akwụkwọ dị na United States.
Ihe ndi Okwuru
[dezie]- Mgbe ndị mmadụ nwere ntụkwasị obi zuru oke zutere ndị mmụọ, akụkọ ha na-esiri ike ịkọwapụta.