Brian Fair
Ọdịdị

Brian Fair (amuru May 30,1975) bu onye egwu America, mara amara dika onye ndu uda olu nke heavy metal band Shadows Fall.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- M ghọrọ onye anaghị eri anụ ọtụtụ afọ gara aga ka m nụsịrị The Smiths’ ‘Anụ Bụ Igbu Ọchụ.’ O meghere anya m n’ahụ ndụ na-egbu mgbu nke anụmanụ a zụlitere maka nri, amakwaara m na achọghị m akụkụ nke ahụ.
- "Shadows Fall's Brian Fair,"PSA maka peta2.com (11 Nọvemba 2011).
